Ezenwayin Amuma mmiri

Ezenwayin Amuma mmiri for Deliverance, counseling, healing, and so on, im a full married woman.

28/05/2024

Ututu oma umunnem tata bu afor fortere anyi ifeoma, Aku na uba ga bu Nke Anyi Ni Le ,na aha chukwuokike abiama iseeee iseeee

27/05/2024

A beautiful orie morning to everyone Let the water of Orie purify our live,πŸ™πŸ»πŸ™πŸ»πŸ™πŸ»πŸ™πŸ», Ezenwanyin Amumu mmiri.

26/05/2024

Ututuoma umu Igbo bu Igbo
Ekeoma Ndi nkem
Asim ka Eke Tata ketara anyi ihe oma ogologo Ndu na ahu isike, alAku na Uba na aha chukwu okike abiama ndi mmiri na aja Ani iseeeeeeee yagazie na ofor πŸ™πŸ™πŸ™πŸ™.

25/05/2024

Tata bα»₯ Nkwọ, ndu gi ndu mα»₯, ikuku nkwọ kutere anyi aga m nihu, udo, anuri, ifunanya na mgbakalipu na nsogbu..iseee

23/05/2024

Ka aka obula mara nzu taa mata ndu, iruoma, udo, omumu, oganiru, ifunanya, ola odo, ola ocha, ego doro edo na ihe ndi ozo na akpakwazi onye. Ka orie ndichie rota gi na mma, meyee uzo obula mechiri emechi.....IseeeeπŸ™πŸ™πŸ™πŸ™

21/05/2024

Ututu oma, Nkwo oma umu Chukwu, kaa Nkwo taa Mara anyi ni Le MMA, I pray Blessings and every Good thing upon our lives Iseeee. πŸ™πŸ™πŸ™πŸ™

19/05/2024

Orie oma umu Chukwu, kaa Orie taa Mara anyi ni Le MMA, ya ga zie re anyi ni Le, from today hence forth success assured more grace more wins Iseeee. πŸ™πŸ™πŸ™πŸ™

18/05/2024

Eke oma umu Chukwu kaa Eke taa Eketere Anyi iheoma Aku na uba, Ndu na Aru isi ike ga bu Nke Anyi Ni Le, I pray weekend full of success and Blessed weekend ahead of us Iseeee πŸ™πŸ™πŸ™πŸ™

Address

Awka

Opening Hours

Monday 10:00 - 20:00
Tuesday 09:00 - 17:00
Wednesday 09:00 - 17:00
Thursday 09:00 - 17:00
Friday 09:00 - 17:00

Telephone

+2348146780893

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ezenwayin Amuma mmiri posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Business

Send a message to Ezenwayin Amuma mmiri:

Share